top 100
·
top new
·
updates
·
submit lyrics
#
A
B
C
D
E
F
G
H
I
J
K
L
M
N
O
P
Q
R
S
T
U
V
W
X
Y
Z
Correct Ebe M Si Lyrics
Lyrics
►
Artists: D
►
Drenco
►
Correct Ebe M Si
Artist:
Song:
Comment:
Lyrics:
[Chorus:] I makwa ebe m si I makwa ebe m si I makwa ebe m si I makwa ebe m si Yea ay ay ay I say Ay ay ay ay x2 [Drenco] Yea, o kwa o kwa that ibo boy, Drenco! O bu n'imaro kwa mu na gi a kwuro kwa Ana m akowa n' o bu n'egwua elero kwa Naija to america nwanne mu nwa ekwero kwa Maka n' anyiwa bu ndi igbo di egwu Otu anyi si achu this money n' uwa eyi egwu A bia kwa n' umu nwanyi anyi nwere di best Umu agboho mara ezigbo nma with beautiful legs Ju go di ese, I choro ndi igbo nye go di efe O nwero kwa, I gwa gi eziokwu anyi enwero di efe Enugu ka bu kwa ebe m si, coal city! Ebe oyi gi nwere ike I pia gi nime ochichi No pity, I don take am to las gidi O n' ewute m ma nnu na nwanne m ejiro shishi Nwanne bunye uche gi ebe a this track bu kwa efizzy O buru n' I no na streets make you take am easy [Chorus:] I makwa ebe m si I makwa ebe m si I makwa ebe m si I makwa ebe m si Yea ay ay ay I say Ay ay ay ay x2 Nwa naija ka m bu Nwa naija ka m bu Nwa naija ka m bu Nwa naija ka m bu Ay ay, nwa naija ka m bu Ay ay, asi m nwa naija ka m bu x2 [Chorus:] I makwa ebe m si I makwa ebe m si I makwa ebe m si I makwa ebe m si Yea ay ay ay I say Ay ay ay ay x2
add rows